IWU E WEPỤTARA MAKA IGUZOWE OTU KOMISHỌN NAAHỤ MAKA NWOKE NA NWANYỊ, NA OHERE DỊ NHATANHA HA NWERE, NAKWA IKPOCHAPỤ ỤDỊDỊỊKPA OKE NA IHE NDỊ ỌZỌ GBASARA YA.
Ego ndenge aha: Naịjirịa otu puku naịra,Obodo oyibo puku naịra iri na narị naịra ise maka mbipụta n’efu. Nsogbu ugbu a(nke gụnyere ego e ji debanye aha) otu puku naịra maka otu akwụkwọ. A ga-enyefe n’aka ndị mbipụta akwụkwọ gọọmenti nke Jos, A ga-edobe akwụkwọ maka ịzụta gazeetị na akwụkwọ ndị ọzọ gọọmenti bipụtara n’ìgwè mbipụta akwụkwọ gọọmenti. Akwụkwọ gosiri na akwụrụ ụgwọ ga-abụ n’ego ma ọ bụ n’usoro nziga akwụkwọ ozi nke akachiri ihe ma bụrụkwa nke a ga-akwụ nyere ndị mbipụta akwụkwọ gọọmenti nke Jos. A gaghị anabata usoro nziga ozi stampụ.