IWU IGBOCHIBIDO ỤDỊDỊ IME IHE IKE NIILE GỤNYERE NKE ANỤAHỤ, MMEKỌAHỤ, UCHE, IME ỤLỌ, OMUME ỌDỊNAALA NA-EMERU AHỤ; AKPỌMOKE, MEGIDE NDỊ MMADỤ NA IWETA NNUKWU NCHEDO NA ỌGWỤGWỌ DỊ IRE MAKA NDỊ NSOGBU DADORO NA NTARAMAHỤHỤ NDỊ DARA IWU- AFỌ PUKU ABỤỌ NA IRI NA ASATỌ.
” Ndị na – enwe ọrụ nwere ikike” pụtara ndị gọọmenti, ndị abụghị ndị gọọmenti, otu okwukwe, otu ma ọ bụ ụlọ ọrụ ndị wepụtara onwe ha na ndị obi ebere ma ọ bụ ụlọ ọrụ na- enye ndị e emere ihe ike ime ụlọ ebe ọbibi, ụlọ,ndụmọdụ, iwu, ego, ọgwụ ma ọ bụ enyemaka ndị ọzọ.